12 N’ihi ya, dị nnọọ ka mmehie si n’aka otu mmadụ+ bata n’ụwa, ọnwụ+ esikwa ná mmehie bata, ọnwụ wee si otú ahụ gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.
14 Ka o sina dị, ọnwụ chịrị dị ka eze malite n’Adam ruo na Mozis,+ ọbụna chịa ndị na-emeghị mmehie nke yiri mmebi iwu Adam,+ bụ́ onye yiri onye ahụ nke gaje ịbịa.+