1 Ndị Eze 22:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 E wee malite iti oké mkpu gazuo ebe ha mara ụlọikwuu n’ihe dị ka mgbe anyanwụ na-ada, sị: “Onye ọ bụla laa n’obodo ya, onye ọ bụla laakwa n’ala ya!”+
36 E wee malite iti oké mkpu gazuo ebe ha mara ụlọikwuu n’ihe dị ka mgbe anyanwụ na-ada, sị: “Onye ọ bụla laa n’obodo ya, onye ọ bụla laakwa n’ala ya!”+