Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+ 1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E bukwaara igbe Chineke,+ ụmụ abụọ Ilaị, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ Jeremaya 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+
18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+
6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+