Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 19:51
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 51 Ọ bụ ndị a bụ ihe nketa Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel kesara+ dị ka ihe onwunwe site n’ife nza na Shaịlo+ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Ha wee kwụsị ike ala ahụ.

  • Joshụa 21:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 ha wee gwa ha okwu na Shaịlo+ n’ala Kenan, sị: “Jehova nyere iwu site n’ọnụ Mozis ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, tinyere ala ebe anụ ụlọ anyị ga na-ata ahịhịa.”+

  • Joshụa 22:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 E mesịa, ụmụ Ruben na ụmụ Gad nakwa ọkara ebo Manase si n’ebe ụmụ Izrel ndị ọzọ nọ pụọ, ya bụ, na Shaịlo, nke dị n’ala Kenan, wee lawa, ka ha wee laa n’ala Gilied,+ n’ala ha nwetara, bụ́ ebe e mere ka ha biri dị ka iwu Jehova nyere site n’ọnụ Mozis si dị.+

  • Ndị Ikpe 21:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 N’ikpeazụ, ha sịrị: “Lee! E nwere ememme a na-emere Jehova site n’afọ ruo n’afọ na Shaịlo,+ nke dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gbagoo Shikem,+ nke dị n’ebe ndịda Lebona.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya