Ọnụ Ọgụgụ 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+ Joshụa 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ala ụmụ Izrel nwetara dị ka ihe nketa n’ala Kenan,+ nke Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel mere ka ha keta.+
17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+
14 Nke a bụ ala ụmụ Izrel nwetara dị ka ihe nketa n’ala Kenan,+ nke Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel mere ka ha keta.+