Ọnụ Ọgụgụ 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+ Joshụa 19:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ọ bụ ndị a bụ ihe nketa Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel kesara+ dị ka ihe onwunwe site n’ife nza na Shaịlo+ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Ha wee kwụsị ike ala ahụ.
17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+
51 Ọ bụ ndị a bụ ihe nketa Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel kesara+ dị ka ihe onwunwe site n’ife nza na Shaịlo+ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Ha wee kwụsị ike ala ahụ.