Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+ Ndị Ikpe 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.
18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+
12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.