2 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị a bụ isi iyi nke mmiri na-adịghị,+ na alụlụụ nke oké ifufe mmiri na-ebugharị, e debeworo ha oké ọchịchịrị.+ 2 Pita 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma site n’otu okwu ahụ, eluigwe+ na ụwa+ dị ugbu a ka e debeere ọkụ,+ a na-edebekwa ha ruo ụbọchị ikpe+ na ụbọchị mbibi nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+
17 Ndị a bụ isi iyi nke mmiri na-adịghị,+ na alụlụụ nke oké ifufe mmiri na-ebugharị, e debeworo ha oké ọchịchịrị.+
7 Ma site n’otu okwu ahụ, eluigwe+ na ụwa+ dị ugbu a ka e debeere ọkụ,+ a na-edebekwa ha ruo ụbọchị ikpe+ na ụbọchị mbibi nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+