Diuterọnọmi 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma na-akwụ onye ahụ n’onwe ya nke kpọrọ ya asị ụgwọ site n’ibibi ya.+ Ọ gaghị ala azụ ime onye kpọrọ ya asị ihe; ọ ga-akwụ onye ahụ n’onwe ya ụgwọ. Aịzaya 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe ọ nọ na-abịa ime ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka njehie ha.+ Ala a ga-ekpughekwa ọbara ndị ọ wụfuru,+ ọ gakwaghị ekpuchi ndị ya e gburu egbu ọzọ.”+
10 ma na-akwụ onye ahụ n’onwe ya nke kpọrọ ya asị ụgwọ site n’ibibi ya.+ Ọ gaghị ala azụ ime onye kpọrọ ya asị ihe; ọ ga-akwụ onye ahụ n’onwe ya ụgwọ.
21 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe ọ nọ na-abịa ime ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka njehie ha.+ Ala a ga-ekpughekwa ọbara ndị ọ wụfuru,+ ọ gakwaghị ekpuchi ndị ya e gburu egbu ọzọ.”+