Jenesis 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Tụfịakwa! Ị gaghị eme otú a, igbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, nke na ihe ga-eme onye ajọ omume ga-emekwa onye ezi omume.+ Tụfịakwa! Ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onyeikpe nke ụwa dum agaghị eme ihe ziri ezi?”+ Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Mkpughe 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ala bịara nyere nwaanyị ahụ aka,+ ala wee meghee ọnụ ya ma loo osimiri ahụ nke dragọn ahụ gbụpụtara n’ọnụ ya.
25 Tụfịakwa! Ị gaghị eme otú a, igbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, nke na ihe ga-eme onye ajọ omume ga-emekwa onye ezi omume.+ Tụfịakwa! Ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onyeikpe nke ụwa dum agaghị eme ihe ziri ezi?”+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
16 Ma ala bịara nyere nwaanyị ahụ aka,+ ala wee meghee ọnụ ya ma loo osimiri ahụ nke dragọn ahụ gbụpụtara n’ọnụ ya.