Job 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ee, n’eziokwu, Chineke adịghị eme ihe ọjọọ,+Onye Pụrụ Ime Ihe Niile adịghịkwa agbagọ ikpe.+ Abụ Ọma 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eluigwe na-akọ ezi omume ya,+N’ihi na Chineke bụ Onyeikpe.+ Sila. Abụ Ọma 94:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Bilie, gị Onyeikpe ụwa.+Kwụọ ndị mpako ụgwọ ihe ha mere.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+ Zekaraya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;