Aịzaya 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 iji banye n’oghere ndị dị n’oké nkume nakwa n’ebe ndị gbawara agbawa na nkume dị elu, n’ihi ịtụ Jehova ụjọ nakwa iji zoo n’ihi ịdị ukwuu ya dị ebube,+ mgbe ọ ga-ebili ka ụwa wee maa jijiji.
21 iji banye n’oghere ndị dị n’oké nkume nakwa n’ebe ndị gbawara agbawa na nkume dị elu, n’ihi ịtụ Jehova ụjọ nakwa iji zoo n’ihi ịdị ukwuu ya dị ebube,+ mgbe ọ ga-ebili ka ụwa wee maa jijiji.