52 Ònye n’ime ndị amụma ka nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ee, ha gburu+ ndị mara ọkwa tupu oge eruo banyere ọbịbịa nke Onye ezi omume ahụ,+ bụ́ onye unu ghọworo ugbu a ndị raara ya nye na ndị gburu ya.+
12 ọ bụghị dị ka Ken, onye sitere n’ajọ onye ahụ wee gbuo+ nwanne ya. Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ n’ihi na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya ziri ezi.+