1 Jọn 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anyị ekwesịghị ịdị ka Ken, onye si n’ajọ onye ahụ, onye gbukwara nwanne ya.+ Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ maka na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya dị mma.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Onye Ozizi, p. 225
12 Anyị ekwesịghị ịdị ka Ken, onye si n’ajọ onye ahụ, onye gbukwara nwanne ya.+ Gịnị mere o ji gbuo ya? Ọ bụ maka na ọrụ ya jọrọ njọ,+ ma ọrụ nwanne ya dị mma.+