18 N’ihi na ajọ omume amalitewo ire dị ka ọkụ;+ ọ ga-erepịa osisi ogwu na ahịhịa.+ Ọ ga-enwuru ọkụ n’alụghụlụ ndị dị n’oké ọhịa,+ ha ga-akwụgo elu otú anwụrụ ọkụ si akwụgo.+
3 Ya mere, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,+ dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa; ha dị ka igbogbo ọka nke oké ifufe na-ebupụ n’ebe nzọcha mkpụrụ,+ dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.