-
Hosia 13:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 N’ihi ya, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,
Dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa.
Ha ga-adị ka mkpo ọka nke oké ifufe si ebe a na-azọcha ọka na-ebupụ,
Dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.
-