Hosia 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,+ dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa; ha dị ka igbogbo ọka nke oké ifufe na-ebupụ n’ebe nzọcha mkpụrụ,+ dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.
3 Ya mere, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,+ dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa; ha dị ka igbogbo ọka nke oké ifufe na-ebupụ n’ebe nzọcha mkpụrụ,+ dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.