Abụ Ọma 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+ Hosia 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,+ dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa; ha dị ka igbogbo ọka nke oké ifufe na-ebupụ n’ebe nzọcha mkpụrụ,+ dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.
20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+
3 Ya mere, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,+ dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa; ha dị ka igbogbo ọka nke oké ifufe na-ebupụ n’ebe nzọcha mkpụrụ,+ dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.