Job 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na nke ahụ bụ ọkụ ga-erepịa ihe ruo ná mbibi,+Ọ ga-agbanyekwa mgbọrọgwụ n’etiti ihe niile m rụpụtara. Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.
12 N’ihi na nke ahụ bụ ọkụ ga-erepịa ihe ruo ná mbibi,+Ọ ga-agbanyekwa mgbọrọgwụ n’etiti ihe niile m rụpụtara.
6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.