Esta 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị Juu ndị ọzọ bi n’ógbè* dị iche iche eze na-achị gbakọkwara, zọọ onwe ha ndụ.*+ Ha bibiri ndị iro ha,+ gbuo puku mmadụ iri asaa na puku ise (75,000) ndị kpọrọ ha asị. Ma ha akwakọrọghị ngwongwo ha. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Ụlọ Nche,3/1/2006, p. 11
16 Ndị Juu ndị ọzọ bi n’ógbè* dị iche iche eze na-achị gbakọkwara, zọọ onwe ha ndụ.*+ Ha bibiri ndị iro ha,+ gbuo puku mmadụ iri asaa na puku ise (75,000) ndị kpọrọ ha asị. Ma ha akwakọrọghị ngwongwo ha.