Esta 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Juu zukọrọ+ n’obodo ha dị iche iche n’ógbè niile Eze Ahazuirọs+ na-achị iji bie ndị ahụ niile chọrọ ime ha ihe ọjọọ aka,+ ọ dịghịkwa otu onye guzoliri n’ihu ha, n’ihi na ụjọ+ ha jidere mmadụ niile.
2 Ndị Juu zukọrọ+ n’obodo ha dị iche iche n’ógbè niile Eze Ahazuirọs+ na-achị iji bie ndị ahụ niile chọrọ ime ha ihe ọjọọ aka,+ ọ dịghịkwa otu onye guzoliri n’ihu ha, n’ihi na ụjọ+ ha jidere mmadụ niile.