Abụ Ọma 71:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+ Abụ Ọma 71:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ire m ga-akọkwa banyere ezi omume gị n’olu dị ala ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na ihere emewo ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m, n’ihi na e mechuwo ha ihu.+
13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+
24 Ire m ga-akọkwa banyere ezi omume gị n’olu dị ala ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na ihere emewo ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m, n’ihi na e mechuwo ha ihu.+