Abụ Ọma 35:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe. Abụ Ọma 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+ Abụ Ọma 71:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+
26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe.
14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+