Abụ Ọma 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ, bụkuonụ Jehova abụ olu ụtọ,+Nyenụ aha nsọ* ya ekele;+ Abụ Ọma 118:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 138:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị,+N’ihi obiọma* gị+ nakwa n’ihi eziokwu gị.+N’ihi na i mewo ka okwu gị dị ebube+ karịa ọbụna aha gị dum.+
4 Unu ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ, bụkuonụ Jehova abụ olu ụtọ,+Nyenụ aha nsọ* ya ekele;+ Abụ Ọma 118:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 138:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị,+N’ihi obiọma* gị+ nakwa n’ihi eziokwu gị.+N’ihi na i mewo ka okwu gị dị ebube+ karịa ọbụna aha gị dum.+
2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị,+N’ihi obiọma* gị+ nakwa n’ihi eziokwu gị.+N’ihi na i mewo ka okwu gị dị ebube+ karịa ọbụna aha gị dum.+