1 Ndị Eze 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru! 1 Ihe E Mere 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, gị onwe gị nwe ịdị ukwuu+ na ike+ na ịma mma+ na ebube+ na nsọpụrụ;+ n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, Onye na-emekwa onwe ya ka ọ dị elu dị ka onyeisi nke mmadụ niile,+ ọ bụ gị nwe alaeze.+ Abụ Ọma 113:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova dị elu karịa mba niile;+Ebube ya dị elu karịa eluigwe.+
27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru!
11 Jehova, gị onwe gị nwe ịdị ukwuu+ na ike+ na ịma mma+ na ebube+ na nsọpụrụ;+ n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, Onye na-emekwa onwe ya ka ọ dị elu dị ka onyeisi nke mmadụ niile,+ ọ bụ gị nwe alaeze.+