Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Elu ala nakwa ndị bi na ya.+ Abụ Ọma 115:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu bụ ndị Jehova,+Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa, gọziri agọzi.+ Aịzaya 42:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe ezi Chineke, bụ́ Jehova, kwuru, bụ́ Onye kere eluigwe,+ Onye Ukwu nke setịrị ya;+ Onye gbasara ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya,+ Onye na-enye ndị bi n’ime ya+ ume ha na-eku,+ na-enyekwa ndị na-ejegharị n’ime ya mmụọ:+ Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+
5 Nke a bụ ihe ezi Chineke, bụ́ Jehova, kwuru, bụ́ Onye kere eluigwe,+ Onye Ukwu nke setịrị ya;+ Onye gbasara ụwa+ na ihe niile dị n’ime ya,+ Onye na-enye ndị bi n’ime ya+ ume ha na-eku,+ na-enyekwa ndị na-ejegharị n’ime ya mmụọ:+
12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+