1 Ihe E Mere 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, Chineke anyị, anyị na-ekele+ gị ma na-eto+ aha ọma+ gị. Abụ Ọma 71:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọnụ m jupụtara n’otuto gị,+Na-akọkwa ịma mma gị ogologo ụbọchị dum.+