Abụ Ọma 35:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ire m kwupụtakwa ezi omume gị n’olu dị ala,+Ka o kwupụta otuto gị ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 145:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-agọzi gị ogologo ụbọchị dum,+M ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
2 M ga-agọzi gị ogologo ụbọchị dum,+M ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+