1 Ihe E Mere 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya,+Ike na ọṅụ dịkwa n’ebe ọ nọ.+ 1 Ihe E Mere 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, gị onwe gị nwe ịdị ukwuu+ na ike+ na ịma mma+ na ebube+ na nsọpụrụ;+ n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, Onye na-emekwa onwe ya ka ọ dị elu dị ka onyeisi nke mmadụ niile,+ ọ bụ gị nwe alaeze.+ Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+
11 Jehova, gị onwe gị nwe ịdị ukwuu+ na ike+ na ịma mma+ na ebube+ na nsọpụrụ;+ n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, Onye na-emekwa onwe ya ka ọ dị elu dị ka onyeisi nke mmadụ niile,+ ọ bụ gị nwe alaeze.+
8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+