Abụ Ọma 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+ Abụ Ọma 104:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A ga-ekpochapụ ndị mmehie n’ụwa;+Ndị ajọ omume agaghị adịkwa.+Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova. Toonụ Jaa!+ Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a ga-anwụ ọnwụ ebighị ebi,+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+
20 N’ihi na ndị ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ndị iro Jehova ga-adịkwa ka ebe mara mma anụ na-ata ahịhịa;Ha ga-akpọnwụ.+ Ha ga-aghọ anwụrụ ọkụ, ha agakwaghị anọ.+
35 A ga-ekpochapụ ndị mmehie n’ụwa;+Ndị ajọ omume agaghị adịkwa.+Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova. Toonụ Jaa!+