Zekaraya 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Nnukwu ugwu, ònye ka ị bụ? Ị ga-abụ ala dị larịị+ n’ihu Zerubabel.+ Ọ ga-ewepụtakwa nkume ga-adị n’elu elu mgbe a ga na-eti mkpu, sị: “Ọ mara ezigbo mma! Ọ mara ezigbo mma!”’” Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Ụlọ Nche,4/15/2006, p. 23-24, 25-26
7 Nnukwu ugwu, ònye ka ị bụ? Ị ga-abụ ala dị larịị+ n’ihu Zerubabel.+ Ọ ga-ewepụtakwa nkume ga-adị n’elu elu mgbe a ga na-eti mkpu, sị: “Ọ mara ezigbo mma! Ọ mara ezigbo mma!”’”