Levitikọs 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu. Abụ Ọma 77:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova ọ̀ ga-ajụ anyị ruo mgbe ebighị ebi,+Ọ̀ bụ na ihe anyị agakwaghị amasị ya ọzọ?+ Joel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova ga-anụ ọkụ n’obi maka ala ya,+ ọ ga-enwekwara ndị ya ọmịiko.+
42 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb;+ m ga-echeta ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ na ọbụna ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham,+ m ga-echetakwa ala unu.