Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ‘Ndị ikom ndị si n’Ijipt pụta, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ agaghị ahụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb n’iyi,+ n’ihi na ha esoghị m n’ụzọ zuru ezu,
13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+
11 ‘Ndị ikom ndị si n’Ijipt pụta, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ agaghị ahụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb n’iyi,+ n’ihi na ha esoghị m n’ụzọ zuru ezu,