Abụ Ọma 77:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova ọ̀ ga-ajụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Ọ̀ bụ na e nweghịzi mgbe ọ ga-emere anyị amara?+