Abụ Ọma 79:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị oké iwe ị na-ewe? Ị̀ ga na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi?+ Olee mgbe iwe gị nke na-ere ka ọkụ ga-akwụsị?+
5 Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị oké iwe ị na-ewe? Ị̀ ga na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi?+ Olee mgbe iwe gị nke na-ere ka ọkụ ga-akwụsị?+