Abụ Ọma 79:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+ Abụ Ọma 85:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 85 Jehova, ala gị na-eme gị obi ụtọ;+Ị kpọghachitewo ndị Jekọb a dọọrọ n’agha.+ Ndị Rom 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+
5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+
11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+