Ọpụpụ 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mozis wee dee ihe niile Jehova kwuru n’akwụkwọ.+ O wee bilie n’isi ụtụtụ wuo ebe ịchụàjà n’ala ala ugwu ahụ, wuokwa ogidi iri na abụọ bụ́ nke kwekọrọ n’ọnụ ọgụgụ ebo iri na abụọ nke Izrel.+ Joshụa 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jọshụa wee bilie n’isi ụtụtụ,+ ndị nchụàjà wee buru igbe+ Jehova,
4 Mozis wee dee ihe niile Jehova kwuru n’akwụkwọ.+ O wee bilie n’isi ụtụtụ wuo ebe ịchụàjà n’ala ala ugwu ahụ, wuokwa ogidi iri na abụọ bụ́ nke kwekọrọ n’ọnụ ọgụgụ ebo iri na abụọ nke Izrel.+