Ọpụpụ 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Deere onwe gị okwu ndị a,+ n’ihi na ọ bụ dị ka okwu ndị a si dị ka mụ na gị na Izrel na-agba ndụ.”+ Diuterọnọmi 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel.
27 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Deere onwe gị okwu ndị a,+ n’ihi na ọ bụ dị ka okwu ndị a si dị ka mụ na gị na Izrel na-agba ndụ.”+
9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel.