Ọpụpụ 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Deere onwe gị okwu ndị a,+ n’ihi na ọ bụ dị ka okwu ndị a si dị ka mụ na gị na Izrel na-agba ndụ.”+ Daniel 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dị nnọọ ka e dere ya n’iwu Mozis,+ ọdachi a dum adakwasịwo anyị,+ anyị emeghịkwa ka obi jụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị site n’ịhapụ njehie anyị+ nakwa site n’ịghọta eziokwu gị.+
27 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Deere onwe gị okwu ndị a,+ n’ihi na ọ bụ dị ka okwu ndị a si dị ka mụ na gị na Izrel na-agba ndụ.”+
13 Dị nnọọ ka e dere ya n’iwu Mozis,+ ọdachi a dum adakwasịwo anyị,+ anyị emeghịkwa ka obi jụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị site n’ịhapụ njehie anyị+ nakwa site n’ịghọta eziokwu gị.+