Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. Diuterọnọmi 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke gị achọghịkwa ige Belam ntị;+ kama Jehova bụ́ Chineke gị mere ka nkọcha ahụ ghọọrọ gị ngọzi,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị hụrụ gị n’anya.+ Abụ Ọma 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ahọtara anyị ihe nketa anyị,+Ya bụ, ihe Jekọb, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya, ji anya isi.+ Sila. Hosia 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Mgbe Izrel bụ nwata, m hụrụ ya n’anya,+ n’Ijipt ka m si kpọpụta nwa m.+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
5 Jehova bụ́ Chineke gị achọghịkwa ige Belam ntị;+ kama Jehova bụ́ Chineke gị mere ka nkọcha ahụ ghọọrọ gị ngọzi,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị hụrụ gị n’anya.+