Diuterọnọmi 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+ Diuterọnọmi 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+ Ezikiel 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+ Malakaị 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+
7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+
3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+
8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+
2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+