Rut 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” O wee sị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị, gbasaa uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị, n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+ 1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+ Aịzaya 41:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 gị onye m jidere aka site na nsọtụ niile nke ụwa,+ gị onwe gị kwa, bụ́ onye m kpọworo ọbụna site n’ime ime ụwa.+ M wee sị gị, ‘Ị bụ ohu m;+ ahọrọwo m gị,+ ajụghị m gị ajụ.+
9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” O wee sị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị, gbasaa uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị, n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+
22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+
9 gị onye m jidere aka site na nsọtụ niile nke ụwa,+ gị onwe gị kwa, bụ́ onye m kpọworo ọbụna site n’ime ime ụwa.+ M wee sị gị, ‘Ị bụ ohu m;+ ahọrọwo m gị,+ ajụghị m gị ajụ.+