26 otú ahụ ka m na-agaghị ajụ mkpụrụ Jekọb na mkpụrụ Devid ohu m,+ agaghịkwa m ahapụ isi ná mkpụrụ ya họpụta ndị ga-achị mkpụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb. N’ihi na m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha,+ m ga-enwekwa ọmịiko n’ebe ha nọ.’”+
2 Chineke ajụghị ndị ya, bụ́ ndị o bu ụzọ mata.+ Leenụ, ọ̀ bụ na unu amaghị ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru banyere Ịlaịja, mgbe ọ na-arịọ Chineke arịrịọ ka o mee Izrel ihe?+
26 otú a ka a ga-esikwa zọpụta Izrel+ dum. Dị nnọọ ka e dere, sị: “Onye nnapụta ga-esi na Zayọn pụta+ wee mee ka ụmụ Jekọb kwụsị ime omume asọpụrụghị Chineke.+