2Ndị a bụ ndị si n’ógbè a na-achị achị,+ bụ́ ndị si n’etiti ndị a dọọrọ n’agha+ lọta, ndị Nebukadneza eze Babịlọn dọọrọ n’agha+ laa Babịlọn, ndị mesịkwara lọta+ Jeruselem na Juda,+ onye nke ọ bụla n’obodo nke ya;
70 Ndị nchụàjà na ndị Livaị na ụfọdụ ndị Izrel,+ nakwa ndị na-abụ abụ na ndị nche ọnụ ụzọ ámá na ndị Netinim wee biri n’obodo ha dị iche iche, Izrel dum bikwa n’obodo ha dị iche iche.+