2 Ndị Eze 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ndị dike niile, ndị dị puku asaa, na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike, ndị dị otu puku, ndị dike niile na-ebu agha, ka eze Babịlọn kpụụrụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ 2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị; Abụ Ákwá 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda agawo biri n’ala ọzọ n’ihi ahụ́ e mekpara ya+ nakwa n’ihi ajọ ohu ọ na-agba.+Ya onwe ya ebiriwo n’etiti mba dị iche iche.+ Ọ hụghị ebe ọ ga-ezu ike.Ndị niile na-akpagbu ya akparawo ya aka n’ọnọdụ ọjọọ ọ nọ na ya.+
16 Ma ndị dike niile, ndị dị puku asaa, na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike, ndị dị otu puku, ndị dike niile na-ebu agha, ka eze Babịlọn kpụụrụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+
20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;
3 Juda agawo biri n’ala ọzọ n’ihi ahụ́ e mekpara ya+ nakwa n’ihi ajọ ohu ọ na-agba.+Ya onwe ya ebiriwo n’etiti mba dị iche iche.+ Ọ hụghị ebe ọ ga-ezu ike.Ndị niile na-akpagbu ya akparawo ya aka n’ọnọdụ ọjọọ ọ nọ na ya.+