Diuterọnọmi 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ọbụbụ ọnụ a niile mezuo n’isi ndị iro gị nakwa n’isi ndị kpọrọ gị asị, bụ́ ndị kpagburu gị.+ Jeremaya 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 I ji aka gị gbahapụ ihe nketa gị, nke m nyere gị.+ M ga-emekwa ka i jeere ndị iro gị ozi n’ala ị na-amaghị;+ n’ihi na iwe m amụnyewo unu ọkụ.+ Ọ ga na-erekwa ruo mgbe a na-akaghị aka.”
7 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ọbụbụ ọnụ a niile mezuo n’isi ndị iro gị nakwa n’isi ndị kpọrọ gị asị, bụ́ ndị kpagburu gị.+
4 I ji aka gị gbahapụ ihe nketa gị, nke m nyere gị.+ M ga-emekwa ka i jeere ndị iro gị ozi n’ala ị na-amaghị;+ n’ihi na iwe m amụnyewo unu ọkụ.+ Ọ ga na-erekwa ruo mgbe a na-akaghị aka.”