Diuterọnọmi 29:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee weso ala ahụ iwe dị ọkụ site n’ime ka nkọcha dum e dere n’akwụkwọ a dakwasị ya.+ Aịzaya 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị. Jeremaya 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emekwa ka ndị iro gị buru ha banye n’ala ị na-amaghị.+ N’ihi na iwe m enwuruwo ọkụ.+ Ọ bụ unu ka ọ ga-ere.” Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.
25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.
14 M ga-emekwa ka ndị iro gị buru ha banye n’ala ị na-amaghị.+ N’ihi na iwe m enwuruwo ọkụ.+ Ọ bụ unu ka ọ ga-ere.”
6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.