2 Ndị Eze 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn;+ o wee si na Jeruselem kpụrụ nne eze+ na ndị nwunye eze na ndị na-eje ozi n’obí ya+ na ndị isi ala ahụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn. 2 Ndị Eze 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ.
15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn;+ o wee si na Jeruselem kpụrụ nne eze+ na ndị nwunye eze na ndị na-eje ozi n’obí ya+ na ndị isi ala ahụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.
11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ.