Jeremaya 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ. Jeremaya 52:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Nebukadreza, Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị Juu dị narị mkpụrụ obi asaa na iri anọ na ise n’agha.+ Mkpụrụ obi niile ahụ dị puku anọ na narị isii. Ezikiel 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m chụsasịrị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala dị iche iche.+ Ezikiel 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-achụsasị gị n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ị gbasasịa n’etiti ala dị iche iche.+ M ga-ewepụkwa adịghị ọcha dị n’ahụ́ gị.+
9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.
30 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Nebukadreza, Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị Juu dị narị mkpụrụ obi asaa na iri anọ na ise n’agha.+ Mkpụrụ obi niile ahụ dị puku anọ na narị isii.
15 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m chụsasịrị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala dị iche iche.+
15 M ga-achụsasị gị n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ị gbasasịa n’etiti ala dị iche iche.+ M ga-ewepụkwa adịghị ọcha dị n’ahụ́ gị.+