Jeremaya 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 mgbe Jekonaya+ bụ́ eze si na Jeruselem pụọ, ya na nwunye eze+ na ndị na-eje ozi n’obí eze, ndị isi Juda na Jeruselem,+ na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike.+
2 mgbe Jekonaya+ bụ́ eze si na Jeruselem pụọ, ya na nwunye eze+ na ndị na-eje ozi n’obí eze, ndị isi Juda na Jeruselem,+ na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike.+